Eji m ndidi chere Onyenwe anyị,
JA
Copywork
Igbo BIUO Psalms 40장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Psalms
O sitere nʼolulu na-amị amị,
O tinyere abụ ọhụrụ nʼọnụ m,
Onye a gọziri agọzi ka onye ahụ bụ,
O Onyenwe anyị Chineke m,
Aja na onyinye abụghị ihe ị chọrọ
Mgbe ahụ, ekwuru m sị, “Lee m, abịala m,
O Chineke m, ọ bụ ọchịchọ m ime ihe ị na-achọ,
Ana m anọ nʼetiti ọgbakọ ukwuu na-ekwusa ihe ziri ezi;
Ekpuchighị m ezi omume gị nʼime obi m,
O Onyenwe anyị, ezonarịla m ebere gị,
Nʼihi na ọtụtụ nsogbu a na-apụghị ịgụta ọnụ gbara m gburugburu;
O Onyenwe anyị, ya masị gị ịzọpụta m;
Ka ndị niile na-achọ ịnapụ m ndụ m,
Ka ndị ahụ na-asị m,
Ma ka ndị niile na-achọ gị
Ma mụ onwe m bụ m ogbenye na onye nọ na mkpa;