O Chineke, zọpụta m,
JA
Copywork
Igbo BIUO Psalms 69장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Psalms
Ana m emikpu nʼụrụrọ ebe dị omimi,
Akpịrị akpọọla m nkụ;
Ndị kpọrọ m asị nʼefu dị ukwuu
Gị, Chineke, ị maara enweghị uche m niile;
Ekwela ka ihere mee ndị
Ọ bụ nʼihi gị ka m na-anagide ịkwa emo,
Abụ m ọbịa nʼebe ụmụnna m nọ,
Nʼihi na ihe gbasara ụlọ gị na-anụ m ọkụ nʼobi,
Mgbe m na-ebe akwa na-ebukwa ọnụ,
Mgbe m yikwasịrị uwe iru ụjụ m,
Ndị na-anọ ọnọdụ ala nʼọnụ ụzọ ama, na-akwa m emo, na-akọ m ọnụ,
O Onyenwe anyị, ana m akpọku gị nʼekpere,
Dọpụta m site nʼụrụrọ,
Ekwela ka uju mmiri kpuchie m,
O Onyenwe anyị, zaa m, site nʼịdị mma nke ịhụnanya gị,
Ezonarịla mụ bụ ohu gị ihu gị.
Bịa m nso zọpụta m.
Ị maara ihe niile banyere ihe ọchị ha ji m mee, mweda nʼala m na ihe ihere:
Ọchị ha na-achị m etiwaala m obi,
Ha tinyere oluilu nʼime nri m,
Ka tebul e debere nʼihu ha ghọrọ ha ọnya;
Ka anya ha gbaa ọchịchịrị, ka ha gharakwa ịhụ ụzọ ọzọ,
Wụkwasị ha oke iwe gị,
Ka ebe obibi ha tọgbọrọ nʼefu,
Ha na-akpagbu ndị ahụ i merụrụ ahụ,
Boo ha ebubo ajọ omume tụkwasị nʼelu ajọ omume,
Mee ka e hichapụ aha ha site nʼakwụkwọ nke ndụ,
Anọ m nʼụfụ na ihe mgbu,
Aga m eji ịbụ abụ too aha Chineke,
Nke a ga-atọ Onyenwe anyị ụtọ karịa oke ehi,
Ndị ogbenye ga-ahụ ya ma ṅụrịakwa ọṅụ;
Onyenwe anyị na-anụ ekpere ndị nọ na mkpa,
Ka eluigwe na ụwa too ya,
Nʼihi na Chineke ga-azọpụta Zayọn;
Ụmụ ndị na-ejere ya ozi ga-eketa ya,