Chineke, gịnị mere i ji jụ anyị ruo mgbe ebighị ebi?
JA
Copywork
Igbo BIUO Psalms 74장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Psalms
Cheta mba ahụ nke ị zụtara na mgbe ochie,
Tụgharịa nzọ ụkwụ gị bịa na mbibi ebighị ebi ndị a.
Ndị iro gị gbọrọ ụja nʼebe i zutere anyị.
Ha kpara agwa dịka ndị ikom ji anyụike
Ha ji anyụike na egbugbu ha
Ha kpọkwara ụlọnsọ gị ọkụ, mee ya ka o repịa.
Ha sịrị nʼobi ha, “Anyị ga-etipịa ha kpamkpam!”
Enyeghị anyị ihe ịrịbama ọbụla site nʼaka Chineke.
O Chineke, ruo ole mgbe ka ndị iro ga-anọgide na-achị gị ọchị?
Gịnị mere ị na-eseghachi aka gị azụ, e aka nri gị?
Ma gị, O Chineke, bụrịị eze m site na mgbe ochie.
Site nʼike gị dị ukwuu i mere ka osimiri kewaa abụọ.
Ọ bụ gị gwepịara isi anụ ọjọọ ahụ a na-akpọ leviatan,
Ọ bụ gị mere ka isi iyi na mmiri iyi na-asọ.
Ehihie na abalị bụ nke gị.
Ọ bụ gị kewapụtara oke ala niile nke ụwa.
O Onyenwe anyị, cheta otu onye iro si chịa gị ọchị,
Ewerala ndụ nduru gị nyefee anụ ọhịa ọjọọ nʼaka.
Chetakwa ọgbụgba ndụ gị,
Ekwela ka ndị a na-akpagbu gbaghachi azụ nʼihere;
O Chineke, bilie, kpechitara onwe gị ikpe.
Elepụla mkpọtụ nke ndị iro gị niile anya,