Gịnị mere mba niile ji agba izu nzuzo?
Ndị eze nke ụwa na-eguzokwa onwe ha,
Ha na-asị, “Ka anyị tijie mkpọrọ igwe niile ha kere anyị
Onye na-anọdụ nʼeluigwe na-achị ọchị.
Mgbe ahụ, ọ na-eji iwe baara ha mba
“Mụ onwe m eguzobela m eze m
Aga m ekwusa iwu Onyenwe anyị:
Rịọọ m,
Ị ga-eji mkpara igwe chịa ha,
Nʼihi nke a, unu ndị eze, bụrụnụ ndị nwere uche;
Jirinụ ịtụ egwu fee Onyenwe anyị ofufe;
Sutukwanụ Ọkpara ahụ ọnụ ka iwe ghara iwe ya,