O! Chineke agbachikwala nkịtị.
JA
Copywork
Igbo BIUO Psalms 83장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Psalms
Lee na ndị iro gị nọ na-ebigbọ,
Ha ji aghụghọ na-agba izu imegide ndị gị;
Ha na-asị, “Bịanụ ka anyị laa mba a nʼiyi,
Ha ji otu obi na-agbarịta izu;
ụlọ ikwu niile nke ndị Edọm, na ndị Ishmel,
na ndị Gebal, na ndị Amọn, na ndị Amalek,
Ọ bụladị ndị Asịrịa esorokwala ha,
Mee ha dịka i si mee ndị Midia,
ndị lara nʼiyi nʼEndoa
Mee ka ndị ọgaranya ha dịka Oreb na Zeeb,
ndị sịrị, “Ka anyị nwetara onwe anyị,
O Chineke m, mee ha ka dịka ahịhịa ifufe na-efegharị gburugburu,
Dịka ọkụ na-erepịa oke ọhịa,
si otu a were oke ifufe chụọ ha ọsọ,
Were ihere kpuchie ha ihu,
Ka ha nọdụ nʼọnọdụ ihere na ịda mba mgbe niile;
Mee ka ha mata na gị, onye aha ya bụ Onyenwe anyị,