O Onyenwe anyị, i gosila ala gị ihuọma;
JA
Copywork
Igbo BIUO Psalms 85장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Psalms
I gbagharala ajọ omume ndị gị,
Ị kwụsịla iwe oke iwe gị,
Kpọghachi anyị azụ, O Chineke, Onye Nzọpụta anyị,
Ọ bụ ruo mgbe ebighị ebi, ka ị ga na-eweso anyị iwe:
Ị gaghị eme ka anyị dịkwa ndụ ọzọ
O Onyenwe anyị, gosi anyị ịhụnanya gị nke na-adịgide,
Aga m ege ntị mara ihe Chineke, onye bụ Onyenwe anyị ga-ekwu;
Nʼezie, nzọpụta ya dị nso ndị na-atụ egwu ya,
Ịhụnanya na ikwesi ntụkwasị obi ezukọtala;
Ikwesi ntụkwasị obi ga-esite nʼala pupụta,
Nʼezie, Onyenwe anyị ga-enye ihe dị mma,
Ezi omume ga-aga nʼihu ya,