Nụrụnụ nke a, unu mmadụ niile!
JA
Copywork
Igbo BIUO Psalms 49장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Psalms
ma ndị dị ala ma ndị dị elu,
Aga m ekwu okwu amamihe,
Aga m aṅa ntị nye ilu,
Nʼihi gịnị ka m ga-eji tụọ egwu mgbe ụbọchị ọjọọ bịara,
ndị na-atụkwasị obi nʼakụnụba ha
O nweghị onye pụrụ ịgbapụta ndụ onye ọzọ,
nʼihi na ụgwọ e ji agbara ndụ dị oke ọnụ,
nke ga-eme ka mmadụ dịrị ndụ ruo ebighị ebi,
Nʼihi na mmadụ niile na-ahụ na ndị amamihe na-anwụ,
Ili ha na-aghọ ụlọ ha ruo ebighị ebi,
Ma mmadụ, nʼagbanyeghị akụnụba ya, aghaghị ịnwụ,
Nke a bụ ihe na-adakwasị ndị na-atụkwasị obi nʼonwe ha,
Dịka atụrụ, ọ bụ ala mmụọ ka a kwadooro ha,
Ma Chineke ga-agbapụta ndụ m site nʼili,
Amala jijiji mgbe mmadụ na-aba oke ụba,
nʼihi na ọ ga-agba aka laa ma ọ nwụọ,
Nʼagbanyeghị na ọ gụrụ onwe ya dịka onye a gọziri agọzi mgbe ọ dị ndụ,
ọ ga-eso ọgbọ ndị nna nna ya
Ndị bara ụba nke na-enweghị nghọta