Lee ka ebe obibi gị sị maa mma,
JA
Copywork
Igbo BIUO Psalms 84장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Psalms
Ọ na-agụsị mkpụrụobi m agụụ ike, e mkpụrụobi m na-adakwa mba,
Ọ bụladị ụmụ nnụnụ nta nke eluigwe, achọtala ebe obibi;
Ndị a gọziri agọzi ka ndị bi nʼụlọ gị bụ;
Ndị a gọziri agọzi ka ha bụ, bụ ndị ike ha nwere dị na gị,
Mgbe ha na-esite na Ndagwurugwu Baka na-agafe,
Ike ha na-abawanye abawanye,
O Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, nụrụ ekpere m.
Lekwasị anya nʼọta anyị, O Chineke,
Otu mkpụrụ ụbọchị a nọrọ nʼime ogige gị,
Onyenwe anyị Chineke bụ anyanwụ na ọta;
O Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile,