Onyenwe anyị, nʼime gị ka m gbabara izere ndụ;
JA
Copywork
Igbo BIUO Psalms 71장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Psalms
Site nʼezi omume gị, gbapụta m, mee ka m nwere onwe m;
Ghọọrọ m oke nkume nke ebe mgbaba,
O Chineke m, site nʼaka ndị ajọ omume na ndị mmadụ na-eme ihe ọjọọ,
Nʼihi na gị onwe gị bụrịị olileanya m, Onyenwe m Onyenwe anyị,
Ọ bụ gị ka m tụkwasịrị obi, site nʼoge amụrụ m;
Adịla m ka ihe ama nye ọtụtụ mmadụ,
Ọnụ m jupụtara nʼotuto gị,
Agbakụtala m azụ mgbe m mere agadi;
Nʼihi na ndị iro m na-ekwu okwu megide m;
Ha na-asị, “Chineke agbakụtala ya azụ;
O Chineke, anọla m ebe dị anya;
Ka e were ihere kpuchie ndị na-ebo m ebubo ụgha;
Ma mụ onwe m ga-anọgide na-enwe olileanya mgbe niile;
Ọnụ m ga-ekwu banyere ezi omume gị
Aga m abịa kwusaakwa ịdị ukwu ọrụ gị niile, Onyenwe m Onyenwe anyị,
O Chineke, site na mgbe m bụ nwantakịrị, i kuzielera m ihe,
O Chineke m, ọ bụladị mgbe m mere agadi,
O Chineke, ezi omume gị na-eru nʼeluigwe,
Nʼagbanyeghị na i meela ka m gabiga ọtụtụ nsogbu
Ị ga-eme m ka m dịrị ukwuu karịa ka m dị na mbụ.
O Chineke m, aga m eji ụbọ akwara too gị,
Egbugbere ọnụ m ga-eti mkpu ọṅụ
Ogologo ụbọchị niile, aga m ekwupụta