Isi okwu dị ebube na-akpali mkpụrụobi m,
JA
Copywork
Igbo BIUO Psalms 45장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Psalms
I bụ onye kachasị mma nʼetiti ụmụ mmadụ,
Kenye mma agha gị nʼukwu gị, gị onye dị ike;
Nʼebube gị, gaa nʼihu nʼime mmeri,
Ka àkụ gị niile dị nkọ mapuo mkpụrụobi ndị iro niile nke eze;
O Chineke, ocheeze gị ga-adịgide ruo mgbe ebighị ebi,
Ị hụrụ ezi omume nʼanya, ma kpọọ ihe ọjọọ asị;
Uwe gị niile jupụtara nʼisisi ụtọ nke si na mmanụ máá na aloos na akashia;
Ụmụ agbọghọ eze nọ nʼetiti ndị inyom gị ka a na-asọpụrụ;
Gee ntị, gị nwaagbọghọ, tulee ma nụrụkwa ihe m na-ekwu:
Nʼihi na ịma mma gị ga-eme ka eze chọsie gị ike.
Ada Taịa ga-eji onyinye bịa;
Adaeze, lee ka o si maa mma dị ukwuu nʼime ụlọ ya;
Ụmụ agbọghọ ibe ya, ndị na-amaghị nwoke, na-eso ya bịakwute gị;
E ji ọṅụ na obi ụtọ dubata ha;
Ụmụ gị ndị ikom ga-anọchi anya nna nna gị;
Aga m eme ka echeta ihe banyere gị ruo ọgbọ niile;