Nụrụ olu anyị, O Onye ọzụzụ atụrụ nke Izrel,
JA
Copywork
Igbo BIUO Psalms 80장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Psalms
nʼihu Ifrem, Benjamin na Manase.
O Chineke, kpọghachi anyị azụ,
O Onyenwe anyị, Chineke, Onye pụrụ ime ihe niile
I jirila anya mmiri dịka a ga-asị na ọ bụ achịcha zụọ ha nri;
I meela ka anyị bụrụ ihe na-eweta esemokwu nʼetiti ndị agbataobi anyị,
O Chineke, Onye pụrụ ime ihe niile, kpọghachi anyị azụ,
I sitere nʼala Ijipt wepụta osisi vaịnị;
Ị sụchaara ya ala,
Ndo ya kpuchiri ugwu niile,
Ọ wasaala alaka ya ruo oke osimiri
Gịnị mere i ji tiwasịa mgbidi ya niile
Oke ezi si nʼoke ọhịa na-emebisi ya,
Lọghachikwute anyị, O Chineke, Onye pụrụ ime ihe niile.
mgbọrọgwụ nke aka nri gị kụrụ,
E gbutuola osisi vaịnị gị, e ji ọkụ repịa ya;
Ka aka gị dịkwasị nwoke ahụ nọ nʼaka nri gị,
Mgbe ahụ, anyị agaghị esikwa nʼebe ị nọ laghachi azụ;
Kpọghachi anyị azụ, O Onyenwe anyị, Chineke, Onye pụrụ ime ihe niile