Gee m ntị, O Onyenwe anyị, ma zakwa m,
JA
Copywork
Igbo BIUO Psalms 86장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Psalms
Chebe ndụ m, nʼihi na m na-erubere gị isi;
meere m ebere, O Onyenwe m,
Wetara ohu gị ọṅụ, nʼihi na ọ bụ gị, O Onyenwe m,
Ị bụ onye na-agbaghara ajọ omume na onye dị mma, O Onyenwe m,
O Onyenwe anyị, nụrụ ekpere m;
Nʼụbọchị nsogbu m, aga m akpọku gị,
Nʼetiti chi niile, i nweghị oyiri, O Onyenwe m;
Mba niile i kere ga-abịa nʼihu gị,
Nʼihi na ị dị ukwuu na-arụkwa ọrụ ebube dị iche iche;
Kuziere m ụzọ gị, O Onyenwe anyị,
Aga m eji obi m niile too gị, O Onyenwe anyị, na Chineke m;
Nʼihi na ịhụnanya gị nʼebe m nọ dị ukwuu;
O Chineke, ndị mpako na-emegide m;
Ma gị, Onyenwe anyị, ị bụ Chineke onye ọmịiko na onye amara,
Chee m ihu, mekwaara m amara.
Gosi m ihe ịrịbama nke ga-egosipụta ịdị mma gị,