O Onyenwe anyị, ebe obibi ka gị onwe gị bụrịị nye anyị
JA
Copywork
Igbo BIUO Psalms 90장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Psalms
Tupu e kee ugwu niile,
Ị na-eme ka mmadụ laghachi bụrụ aja
Puku afọ dị nʼanya gị dịka otu ụbọchị;
Nʼime ụra nke ọnwụ ka ị na-ekpochapụ mmadụ;
ọ bụ ezie na ọ na-agbawa ụzarị na-etokwa eto nʼụtụtụ,
E meela ka anyị gwụsịa nʼihi oke iwe gị megide anyị;
Ị gbasaala njehie anyị niile nʼihu gị.
Ogologo ụbọchị anyị niile na-agabiga nʼoke iwe gị;
Ogologo ụbọchị anyị niile nwere ike ruo afọ iri asaa,
Onye pụrụ ịghọta ịdị ike nke oke iwe gị?
Kuziere anyị ịgụ ụbọchị niile nke ndụ anyị ọnụ,
O Onyenwe anyị, nwee ntụgharị obi! Tutu ruo ole mgbe ka ọ ga-adị?
Jiri ịhụnanya gị nke na-adịgide adịgide, mejupụta anyị nʼụtụtụ,
Mee ka anyị nwee obi ụtọ, nke ọnụọgụgụ ụbọchị ya ga-adịkwa ka ọnụọgụgụ ụbọchị niile ị tara anyị ahụhụ,
Kwere ka ndị ohu gị hụ ọrụ gị dị iche iche,
Ka ihuọma Chineke, Onyenwe anyị dịkwasị anyị;