Echegbula onwe gị nʼihi ndị na-eme ihe ọjọọ,
JA
Copywork
Igbo BIUO Psalms 37장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Psalms
nʼihi na mgbe na-adịghị anya, ha ga-akpọnwụ dịka ahịhịa,
Tụkwasị Onyenwe anyị obi meekwa ihe ziri ezi;
Ka ihe Onyenwe anyị tọọ gị ụtọ.
Nyefee onwe gị nʼaka Onyenwe anyị;
Ọ ga-eme ka ezi omume gị pụta ìhè dịka ihe nke chị ọbụbọ,
Dere duu nʼihu Onyenwe anyị,
Kwụsị iwe iwe, kwụsịkwa oke iwe;
Nʼihi na a ga-ala ndị ajọ omume nʼiyi,
Ọ fọdụrụ nwa oge nta, ndị ajọ omume ga-agabiga;
Ma ndị niile dị nwayọọ nʼobi ga-eketa ala a dịka ihe nketa ha,
Ndị ajọ omume na-agba izu ọjọọ megide ndị ezi omume,
ma onyenwe anyị na-achị ndị ajọ omume ọchị,
Ndị ajọ omume amịpụtala mma agha ha,
Ma ha ga-ewere mma agha ha gbuo onwe ha,
Ihe ntakịrị nke onye ezi omume nwere
nʼihi na a ga-etiji ike niile nke ndị ajọ omume,
Ndị na-enweghị ịta ụta na-ebi ndụ ha nʼokpuru nlekọta Onyenwe anyị,
Nʼoge ihe ndakwasị, ha agaghị akpọnwụ;
Ma ndị ajọ omume ga-ala nʼiyi.
Ndị na-eme ihe ọjọọ na-ebiri mmadụ ihe ma ha adịghị akwụghachi ya,
Ndị Onyenwe anyị gọziri agọzi ga-eketa akụ nke ụwa,
Ọ bụrụ na Onyenwe anyị nwere mmasị na ndụ mmadụ,
ọ bụrụ na ọ kpọbie ụkwụ, ọ gaghị ada,
Abụ m nwantakịrị na mbụ, ugbu a, abụ m agadi,
Mgbe niile, ha na-eme amara jiri obi ha na-agbazinye ndị mmadụ ihe,
Site nʼihe ọjọọ pụọ, mee ezi ihe,
Onyenwe anyị na-ahụ onye ezi omume na ikpe ziri ezi nʼanya.
ndị ezi omume ga-eketa ala ahụ dịka ihe nketa ha,
Okwu amamihe na-esi nʼọnụ onye ezi omume pụta,
Iwu Chineke ya dị ya nʼobi;
Ndị ajọ omume na-echere ndị ezi omume na nzuzo,
ma Onyenwe anyị agaghị ahapụ ha nʼaka ha,
Chere Onyenwe anyị,
Ahụla m onye ajọ omume na nwoke na-eme ihe ike,
ma ọ dịghị anya, ọ nwụrụ,
Ma tụgharịa uche banyere ndị ezi omume, rịbaa ndị ụzọ ha ziri ezi ama;
Ma a ga-ala ndị mmehie niile nʼiyi;
Nzọpụta nke ndị ezi omume si nʼaka Onyenwe anyị bịa;
Onyenwe anyị na-enyere ha aka, na-anapụtakwa ha