Toonu Onyenwe anyị!
JA
Copywork
Igbo BIUO Psalms 147장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Psalms
Onyenwe anyị na-ewu Jerusalem:
Ọ na-agwọ ndị niile obi ha tiwara etiwa
Ọ bụ ya na-ekpebi ọnụọgụgụ kpakpando niile
Onyenwe anyị dị ukwuu, ike ya dịkwa ukwuu;
Onyenwe anyị na-agba ndị dị umeala nʼobi ume
Jirinụ ekele bụkuo Onyenwe anyị abụ;
Ọ na-eji igwe ojii na-ekpuchi mbara eluigwe;
Ọ na-enye ehi niile nri
Mmasị ya adịghị nʼike nke ịnyịnya,
Onyenwe anyị na-enwe mmasị nʼebe ndị na-atụ egwu ya nọ,
O Jerusalem, jaa Onyenwe anyị mma;
Nʼihi na o wusiela mkpọrọ ọnụ ụzọ ama gị niile ike,
Ọ na-eme ka oke ala gị nwee udo,
Ọ na-ezipụ iwu ya nʼelu ụwa niile;
Ọ na-atụsa snoo nʼala dịka ajị anụ,
Ọ na-atụdata mkpụrụ mmiri ya dị ka mkpụrụ okwute.
Ọ na-ezipụ okwu ya na-agbaze ha;
O kpugheela okwu ya nye Jekọb,
O mesobeghị mba ọzọ ụdị mmeso dị otu a.