Bụkuonụ Onyenwe anyị abụ ọhụrụ,
JA
Copywork
Igbo BIUO Psalms 96장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Psalms
Bụkuonụ Onyenwe anyị abụ, toonu aha ya;
Kwusaanụ ebube ya nʼetiti mba niile,
Nʼihi na Onyenwe anyị dị ukwuu, bụrụkwa onye kwesiri ịnata otuto;
Nʼihi na chi niile nke mba niile dị iche iche bụ arụsị efu,
Ịma mma na ebube dị nʼihu ya;
Nyenụ Onyenwe anyị, unu ezinaụlọ nke mba niile dị iche iche,
Nyenụ Onyenwe anyị nsọpụrụ ruuru aha ya;
Kpọọnụ isiala nye Onyenwe anyị nʼịma mma nke ịdị nsọ ya;
Kwusaa nʼetiti mba niile sị, “Onyenwe anyị na-achị.”
Ka mbara eluigwe ṅụrịa, ka ụwa nwekwa obi ụtọ;
Ka ala ubi niile na ihe niile dị nʼime ha jupụta nʼobi ụtọ.
Ka ihe niile e kere eke ṅụrịa ọṅụ nʼihu Onyenwe anyị, nʼihi na ọ na-abịa,