I kwesiri otuto, O Chineke, nʼime Zayọn;
JA
Copywork
Igbo BIUO Psalms 65장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Psalms
O gị onye na-anụ ekpere,
Mgbe mmehie na-anyịgbu anyị,
Ngọzị na-adịrị ndị ahụ ị họpụtara,
O Chineke, Onye nzọpụta anyị,
onye ji ike ya kpụọ ugwu niile,
onye mere ka ụda olu oke osimiri niile
Ụwa niile jupụtara nʼịtụnanya nʼihi ọrụ ebube gị niile,
Ị na-elekọta ala na-agba ya mmiri;
Ị na-eme ka mmiri jupụta nʼala a kọrọ akọ mee ka elu aja a kọrọ akọ dị larịị;
Ị na-eji owuwe ihe ubi bara ụba kpukwasị afọ ọbụla dịka okpueze,
Ala ebe ahịhịa na-epu nʼọzara na-ejupụta nʼahịhịa ndụ,
E were igwe anụ ụlọ kpuchie nʼelu ala niile ebe ahịhịa dị ndụ puru,